Jeremaya 46:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda: Ezikiel 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, chee ihu n’ebe Fero eze Ijipt+ nọ, buokwa amụma ihe a ga-eme ya na Ijipt dum.+ Ezikiel 32:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘Ndị a bụ ndị Fero ga-ahụ, a ga-akasikwa ya obi maka ndị ya niile.+ A ga-eji mma agha gbuo Fero na ndị agha ya niile,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda:
31 “‘Ndị a bụ ndị Fero ga-ahụ, a ga-akasikwa ya obi maka ndị ya niile.+ A ga-eji mma agha gbuo Fero na ndị agha ya niile,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.