1 Ndị Eze 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mịkaya wee sị: “Ọ bụrụ na e nwee ka i si lọta n’udo, mara na Jehova agwaghị m okwu.”+ O kwukwara, sị: “Nụrụnụ ya, unu niile.”+
28 Mịkaya wee sị: “Ọ bụrụ na e nwee ka i si lọta n’udo, mara na Jehova agwaghị m okwu.”+ O kwukwara, sị: “Nụrụnụ ya, unu niile.”+