Ezra 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka ha wee nọgide na-achụrụ+ Chineke nke eluigwe àjà ịjụrụ obi+ ma na-ekpe ekpere maka ndụ eze na ụmụ ya.+ Ezra 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka e jiri ịnụ ọkụ n’obi mee+ ihe niile Chineke nke eluigwe+ nyere n’iwu,+ ka ọ ghara iweso alaeze eze nakwa ụmụ ya iwe.+ 1 Timoti 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 maka ndị eze+ na ndị niile nọ n’ọkwá dị elu;+ ka anyị wee na-ebi ndụ dị nwayọọ na nke dị jụụ ná nsọpụrụ Chineke zuru ezu na iji ihe kpọrọ ihe.+
10 ka ha wee nọgide na-achụrụ+ Chineke nke eluigwe àjà ịjụrụ obi+ ma na-ekpe ekpere maka ndụ eze na ụmụ ya.+
23 Ka e jiri ịnụ ọkụ n’obi mee+ ihe niile Chineke nke eluigwe+ nyere n’iwu,+ ka ọ ghara iweso alaeze eze nakwa ụmụ ya iwe.+
2 maka ndị eze+ na ndị niile nọ n’ọkwá dị elu;+ ka anyị wee na-ebi ndụ dị nwayọọ na nke dị jụụ ná nsọpụrụ Chineke zuru ezu na iji ihe kpọrọ ihe.+