Jeremaya 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ̀ bụ na mmanụ bọlsọm+ adịghị na Gilied?+ Ka ọ̀ bụ na e nweghị onye na-agwọ ọrịa na ya?+ Gịnị mere ada bụ́ ndị m agbakebeghị?+
22 Ọ̀ bụ na mmanụ bọlsọm+ adịghị na Gilied?+ Ka ọ̀ bụ na e nweghị onye na-agwọ ọrịa na ya?+ Gịnị mere ada bụ́ ndị m agbakebeghị?+