12 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘N’ebe a bụ́ mkpọmkpọ ebe nke mmadụ na ọbụna anụ ụlọ+ na-anọghị nakwa n’obodo ya niile, a ka ga-enwe ala ịta ahịhịa maka ndị ọzụzụ atụrụ bụ́ ndị na-eme ka atụrụ ha makpuru ala.’+
10 M ga-emekwa ka mmadụ dị ọtụtụ n’elu unu, ụlọ Izrel dum, ha niile,+ obodo ahụ niile ga-abụkwa ebe mmadụ bi,+ a ga-ewughachikwa ebe ndị ahụ a lara n’iyi.+