Jeremaya 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị banyere ndị Juda niile n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ya bụ, n’afọ mbụ nke ọchịchị Nebukadreza, bụ́ eze Babịlọn;
25 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị banyere ndị Juda niile n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ya bụ, n’afọ mbụ nke ọchịchị Nebukadreza, bụ́ eze Babịlọn;