2 Ndị Eze 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ụbọchị ya, Nebukadneza+ eze Babịlọn gbagotere, Jehoyakim wee bụrụ onye na-ejere ya ozi+ ruo afọ atọ. Otú ọ dị, ọ tụgharịrị wee nupụrụ ya isi. Jeremaya 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee ruo n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, eze Juda, na okwu a si n’ọnụ Jehova ruo Jeremaya ntị, sị: Jeremaya 46:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda: Daniel 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 N’afọ nke atọ nke ọbụbụeze Jehoyakim+ eze Juda, Nebukadneza eze Babịlọn bịara Jeruselem wee nọchibido ya.+
24 N’ụbọchị ya, Nebukadneza+ eze Babịlọn gbagotere, Jehoyakim wee bụrụ onye na-ejere ya ozi+ ruo afọ atọ. Otú ọ dị, ọ tụgharịrị wee nupụrụ ya isi.
36 O wee ruo n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, eze Juda, na okwu a si n’ọnụ Jehova ruo Jeremaya ntị, sị:
2 Banyere Ijipt,+ ya bụ, banyere ndị agha Fero Niko bụ́ eze Ijipt,+ onye nọ n’akụkụ osimiri Yufretis, na Kakemish,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn meriri n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda:
1 N’afọ nke atọ nke ọbụbụeze Jehoyakim+ eze Juda, Nebukadneza eze Babịlọn bịara Jeruselem wee nọchibido ya.+