Rut 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Boaz wee gwa ndị okenye na mmadụ niile, sị: “Unu bụ ndị akaebe+ taa na mụ azụwo Neomi ihe niile bụ́ nke Elimelek nakwa ihe niile bụ́ nke Kiliọn na Malọn. Aịzaya 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka ndị àmà kwesịrị ntụkwasị obi,+ bụ́ Yuraya onye nchụàjà+ na Zekaraya nwa Jeberekaya, gbaara m akaebe.”+
9 Boaz wee gwa ndị okenye na mmadụ niile, sị: “Unu bụ ndị akaebe+ taa na mụ azụwo Neomi ihe niile bụ́ nke Elimelek nakwa ihe niile bụ́ nke Kiliọn na Malọn.
2 Ka ndị àmà kwesịrị ntụkwasị obi,+ bụ́ Yuraya onye nchụàjà+ na Zekaraya nwa Jeberekaya, gbaara m akaebe.”+