Rut 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke a bụ omenala ndị oge ochie n’Izrel banyere ikike ịgbara ihe na ịgbanwere ihe, iji mee ka ụdị ihe ọ bụla guzosie ike: Nwoke na-eyipụ akpụkpọ ụkwụ ya+ nye nwoke ibe ya, nke a bụkwa ihe àmà n’Izrel. Aịzaya 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Pịachie ihe akaebe ahụ,+ kaakwa iwu ahụ akara n’etiti ndị na-eso ụzọ m!+
7 Nke a bụ omenala ndị oge ochie n’Izrel banyere ikike ịgbara ihe na ịgbanwere ihe, iji mee ka ụdị ihe ọ bụla guzosie ike: Nwoke na-eyipụ akpụkpọ ụkwụ ya+ nye nwoke ibe ya, nke a bụkwa ihe àmà n’Izrel.