7 Nke a bụ omenala ndị oge ochie n’Izrel banyere ikike ịgbara ihe na ịgbanwere ihe, iji mee ka ụdị ihe ọ bụla guzosie ike: Nwoke na-eyipụ akpụkpọ ụkwụ ya+ nye nwoke ibe ya, nke a bụkwa ihe àmà n’Izrel.
5M wee hụ otu akwụkwọ mpịakọta nke e dere ihe n’ime ya nakwa n’azụ ya+ n’aka nri nke Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ e jikwa ihe asaa a kara akara mechisie+ ya ike.