Aịzaya 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọhụụ banyere ihe niile dịkwa unu ka okwu dị n’akwụkwọ a kachiri akara,+ nke e nyere onye nwere ike ịgụ ihe, sị: “Biko, gụpụta ihe a n’olu dara ụda,” o wee sị: “Agaghị m agụli ya, n’ihi na a kachiri ya akara”;+ Daniel 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gawa, Daniel, n’ihi na e zochiwo okwu ndị a, mechiekwa ya ruo n’oge ikpeazụ.+
11 Ọhụụ banyere ihe niile dịkwa unu ka okwu dị n’akwụkwọ a kachiri akara,+ nke e nyere onye nwere ike ịgụ ihe, sị: “Biko, gụpụta ihe a n’olu dara ụda,” o wee sị: “Agaghị m agụli ya, n’ihi na a kachiri ya akara”;+
9 O wee gaa n’ihu ịsị: “Gawa, Daniel, n’ihi na e zochiwo okwu ndị a, mechiekwa ya ruo n’oge ikpeazụ.+