Aịzaya 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Pịachie ihe akaebe ahụ,+ kaakwa iwu ahụ akara n’etiti ndị na-eso ụzọ m!+ Daniel 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ma gị onwe gị, Daniel, zochie okwu ndị a, mechiekwa akwụkwọ a,+ ruo n’oge ikpeazụ.+ Ọtụtụ ndị ga na-awagharị, ezi ihe ọmụma ga-abakwa ụba.”+ Mkpughe 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M wee hụ otu akwụkwọ mpịakọta nke e dere ihe n’ime ya nakwa n’azụ ya+ n’aka nri nke Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ e jikwa ihe asaa a kara akara mechisie+ ya ike.
4 “Ma gị onwe gị, Daniel, zochie okwu ndị a, mechiekwa akwụkwọ a,+ ruo n’oge ikpeazụ.+ Ọtụtụ ndị ga na-awagharị, ezi ihe ọmụma ga-abakwa ụba.”+
5 M wee hụ otu akwụkwọ mpịakọta nke e dere ihe n’ime ya nakwa n’azụ ya+ n’aka nri nke Onye ahụ nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ e jikwa ihe asaa a kara akara mechisie+ ya ike.