Ndị Filipaị 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+
6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+