Abụ Ọma 126:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 126 Mgbe Jehova kpọlatara ndị Zayọn a dọọrọ n’agha,+Ọ dị anyị ka ọ̀ bụ ná nrọ.+ Jeremaya 33:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-akpọlata ndị Juda a dọọrọ n’agha na ndị Izrel a dọọrọ n’agha,+ m ga-emekwa ka ha dị otú ha dị ná mmalite.+
7 M ga-akpọlata ndị Juda a dọọrọ n’agha na ndị Izrel a dọọrọ n’agha,+ m ga-emekwa ka ha dị otú ha dị ná mmalite.+