Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 1:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Chineke wee mee nnukwute ihe abụọ na-enye ìhè, o mere ihe ka ukwuu nke na-enye ìhè ka ọ na-achị ehihie, meekwa ihe ka nta nke na-enye ìhè ka ọ na-achị abalị, o mekwara kpakpando dị iche iche.+

  • Abụ Ọma 89:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 Ọ ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi dị ka ọnwa,

      Ọ ga-adịgidekwa dị ka onye akaebe kwesịrị ntụkwasị obi nke nọ na mbara igwe.” Sila.

  • Aịzaya 54:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 N’ihi na a pụrụ iwepụ ugwu ukwu, ugwu nta pụkwara ịma jijiji,+ ma obiọma m agaghị esi n’ebe ị nọ pụọ,+ ọgbụgba ndụ m nke udo agaghịkwa ama jijiji,”+ ka Jehova, bụ́ Onye na-emere gị ebere,+ kwuru.

  • Jeremaya 31:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye mere ka e nwee anyanwụ nke na-enye ìhè n’ehihie,+ meekwa ka e nwee ụkpụrụ+ nke na-achị ọnwa+ na kpakpando ndị na-enye ìhè n’abalị,+ Onye na-akpasu oké osimiri ka ebili mmiri ya mewe mkpọtụ,+ Onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha:+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya