Jeremaya 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka oge na-aga, ndị isi Juda nụrụ ihe ndị a, ha wee si n’ụlọ eze bịa n’ụlọ Jehova+ ma nọdụ ala n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá ọhụrụ nke Jehova.+
10 Ka oge na-aga, ndị isi Juda nụrụ ihe ndị a, ha wee si n’ụlọ eze bịa n’ụlọ Jehova+ ma nọdụ ala n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá ọhụrụ nke Jehova.+