35 Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+ Ọ bụ ya wuru ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe mgbago n’ụlọ Jehova.+
10 Barọk wee malite ịgụpụta okwu Jeremaya nke dị n’akwụkwọ ahụ ná ntị mmadụ niile n’ụlọ Jehova, n’ụlọ iri ihe+ nke Gemaraya+ nwa Shefan+ bụ́ ọkà n’idepụta ihe,+ n’ogige nke dị ná mgbago, n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá ọhụrụ nke ụlọ Jehova.+