8 E mesịa, Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà gwara Shefan+ bụ́ odeakwụkwọ,+ sị: “Ahụrụ m akwụkwọ iwu+ a n’ụlọ Jehova.” Hilkaya wee nye Shefan akwụkwọ ahụ, o wee malite ịgụ ya.
14 ha ziri ozi, e wee kpọpụta Jeremaya n’Ogige Ndị Nche+ wee nyefee ya n’aka Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan,+ ka ọ kpọrọ ya laa n’ụlọ ya, ka o wee biri n’etiti ndị ya.
11 Ndị ikom iri asaa+ n’ime ndị okenye ụlọ Izrel, ha na Jeazanaya nwa Shefan,+ guzo n’ihu ihe ndị ahụ, onye nke ọ bụla jikwa ihe e ji etinye ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’aka ya, ísì ụtọ nke ihe nsure ọkụ ahụ nọkwa na-arịgo.+