Aịzaya 47:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! Ha dịzi ka ahịhịa ọka.+ Ọ bụ ọkụ ga-erechapụ ha.+ Ha agaghị anapụta mkpụrụ obi ha+ n’aka ọkụ.+ A gaghị enwe icheku ọkụ nke ndị mmadụ ga na-anya ọkụ ya. A gaghị enwe ọkụ a ga-anọdụ ala n’ihu ya.
14 Lee! Ha dịzi ka ahịhịa ọka.+ Ọ bụ ọkụ ga-erechapụ ha.+ Ha agaghị anapụta mkpụrụ obi ha+ n’aka ọkụ.+ A gaghị enwe icheku ọkụ nke ndị mmadụ ga na-anya ọkụ ya. A gaghị enwe ọkụ a ga-anọdụ ala n’ihu ya.