Jeremaya 36:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Were akwụkwọ mpịakọta+ dee ihe niile+ m gwara gị malite n’ụbọchị m gwara gị okwu, malite n’ụbọchị Josaya, ruo taa,+ bụ́ ihe niile m gwara gị na m ga-eme Izrel na Juda+ na mba niile.+
2 “Were akwụkwọ mpịakọta+ dee ihe niile+ m gwara gị malite n’ụbọchị m gwara gị okwu, malite n’ụbọchị Josaya, ruo taa,+ bụ́ ihe niile m gwara gị na m ga-eme Izrel na Juda+ na mba niile.+