Jeremaya 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Biko, jụọrọ anyị Jehova ase,+ n’ihi na Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn na-ebuso anyị agha.+ Ikekwe, Jehova ga-arụrụ anyị ọrụ ya dị ebube, nke ga-eme ka ọ hapụ anyị.”+
2 “Biko, jụọrọ anyị Jehova ase,+ n’ihi na Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn na-ebuso anyị agha.+ Ikekwe, Jehova ga-arụrụ anyị ọrụ ya dị ebube, nke ga-eme ka ọ hapụ anyị.”+