-
Ọrụ Ndịozi 12:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 Mgbe Herọd na-aga ịkpọpụta ya, n’abalị ahụ Pita bu ụdọ ìgwè abụọ e kere ya na-ehi ụra n’agbata ndị agha abụọ, ndị nche nọkwa n’ọnụ ụzọ na-eche ụlọ mkpọrọ ahụ nche.
-