Ilu 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ajụla imere ha ihe ọma bụ́ ndị e kwesịrị imere ya,+ mgbe ọ dị n’ike aka gị ime ya.+ Jeremaya 38:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee kpọrọ Jeremaya tụba ya n’olulu Malkaịja+ nwa eze, nke dị n’Ogige Ndị Nche.+ Ha wee were ụdọ seda Jeremaya n’olulu ahụ. Mmiri adịghị n’olulu ahụ, kama ọ bụ apịtị dị ya; Jeremaya wee mikpuo n’apịtị ahụ.+
6 Ha wee kpọrọ Jeremaya tụba ya n’olulu Malkaịja+ nwa eze, nke dị n’Ogige Ndị Nche.+ Ha wee were ụdọ seda Jeremaya n’olulu ahụ. Mmiri adịghị n’olulu ahụ, kama ọ bụ apịtị dị ya; Jeremaya wee mikpuo n’apịtị ahụ.+