Abụ Ọma 41:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye mụ na ya dịkwa ná mma, onye m tụkwasịrị obi,+Onye na-eri nri m,+ atụgharịwo* megide m.+ Ilu 16:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye na-eme ihe ike ga-arata mmadụ ibe ya,+ meekwa ya ka o soro ụzọ na-adịghị mma.+