1 Samuel 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jọnatan wee ṅụọrọ Devid iyi ọzọ n’ihi ịhụnanya o nwere n’ebe ọ nọ; n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka o si hụ mkpụrụ obi nke ya.+ 2 Ndị Eze 25:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Gedalaya wee ṅụọrọ ha na ndị agha ha iyi,+ sị ha: “Unu atụla egwu ịbụ ndị na-ejere ndị Kaldia ozi. Birinụ n’ala a jeere eze Babịlọn ozi, ihe ga-agazikwara unu.”+
17 Jọnatan wee ṅụọrọ Devid iyi ọzọ n’ihi ịhụnanya o nwere n’ebe ọ nọ; n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka o si hụ mkpụrụ obi nke ya.+
24 Gedalaya wee ṅụọrọ ha na ndị agha ha iyi,+ sị ha: “Unu atụla egwu ịbụ ndị na-ejere ndị Kaldia ozi. Birinụ n’ala a jeere eze Babịlọn ozi, ihe ga-agazikwara unu.”+