Jeremaya 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M ga-ama ha ikpe n’ihi ihe ọjọọ niile ha na-eme,+ n’ihi na ha ahapụwo m+ wee na-esurere chi ọzọ+ dị iche iche ihe nsure ọkụ, na-akpọkwara ọrụ aka ha isiala.’+
16 M ga-ama ha ikpe n’ihi ihe ọjọọ niile ha na-eme,+ n’ihi na ha ahapụwo m+ wee na-esurere chi ọzọ+ dị iche iche ihe nsure ọkụ, na-akpọkwara ọrụ aka ha isiala.’+