1 Ndị Eze 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye nke ọ bụla wee malite igbu onye ọ bụ ya na ya; ndị Siria+ wee gbaa ọsọ,+ ndị Izrel wee chụwa ha, ma Ben-hedad bụ́ eze Siria nọkwasịrị n’ịnyịnya gbaa ọsọ, ya na ndị na-agba ịnyịnya. Job 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Na a na-ahapụ onye ọjọọ ndụ n’ụbọchị ọdachi,+A na-anapụtakwa ya n’ụbọchị oké iwe?
20 Onye nke ọ bụla wee malite igbu onye ọ bụ ya na ya; ndị Siria+ wee gbaa ọsọ,+ ndị Izrel wee chụwa ha, ma Ben-hedad bụ́ eze Siria nọkwasịrị n’ịnyịnya gbaa ọsọ, ya na ndị na-agba ịnyịnya.