5 Ị ga-ekwukwa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Siria nke nọ na-ala n’iyi;+ o wee gbadaa Ijipt+ ma biri n’ebe ahụ dị ka ọbịa, ya na mmadụ ole na ole;+ ma n’ebe ahụ, ọ ghọrọ mba ukwu, nke dị ike ma dị ọtụtụ.+
6 Devid debekwara ndị agha na-eche nche+ na Siria nke Damaskọs. Ndị Siria wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
12 Siria ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ ndị Filistia ga-esikwa n’azụ,+ ha ga-emeghe ọnụ ripịa Izrel.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+