Jenesis 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Rechel wee si otú ahụ nwụọ, e wee lie ya n’ụzọ gara Efrat, ya bụ, Betlehem.+ Ndị Ikpe 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma e nwere otu nwa okorobịa bụ́ onye Betlehem+ nke dị na Juda, onye ezinụlọ Juda, ọ bụkwa onye Livaị.+ O bi n’ebe ahụ nwa mgbe. 1 Ihe E Mere 2:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Salma bụ́ nna Betlehem,+ Heref bụ́ nna Bet-geda.
7 Ma e nwere otu nwa okorobịa bụ́ onye Betlehem+ nke dị na Juda, onye ezinụlọ Juda, ọ bụkwa onye Livaị.+ O bi n’ebe ahụ nwa mgbe.