Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 3:45
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 45 “Kpọrọ ndị Livaị n’ọnọdụ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel, chịrịkwa anụ ụlọ ndị Livaị n’ọnọdụ anụ ụlọ ha; ndị Livaị ga-aghọkwa nke m.+ Abụ m Jehova.

  • Joshụa 14:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 N’ihi na Mozis enyewo ebo abụọ na ọkara nke ọzọ ihe nketa ha n’ofe Jọdan;+ ma o nyeghị ndị Livaị ihe nketa n’etiti ha.+

  • Joshụa 18:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’ihi na ndị Livaị enweghị òkè n’etiti unu,+ n’ihi na ọrụ nchụàjà Jehova bụ ihe nketa ha;+ Gad na Ruben+ na ọkara ebo Manase+ enwetawo ihe nketa ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan, bụ́ nke Mozis ohu Jehova nyere ha.”+

  • Ndị Ikpe 18:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 E mesịa, ụmụ Dan guzobeere onwe ha ihe oyiyi ahụ a pịrị apị;+ Jọnatan+ nwa Geshọm,+ nwa Mozis, na ụmụ ya wee ghọọrọ ebo Dan ndị nchụàjà ruo ụbọchị a dọọrọ ala ahụ n’agha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya