Joshụa 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis ebula ụzọ kenye ebo abụọ na ọkara ala n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.+ Ma, o kenyeghị ndị Livaị ala ọ bụla.+
3 Mosis ebula ụzọ kenye ebo abụọ na ọkara ala n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.+ Ma, o kenyeghị ndị Livaị ala ọ bụla.+