Diuterọnọmi 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ ya mere na ebo Livaị enwetaghị òkè ọ bụla n’ihe e kenyere ụmụnne ya. Ọ bụ Jehova ka ha ketara, otú Jehova bụ́ Chineke unu gwara ha.+ Joshụa 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụ naanị ebo Livaị ka ọ na-ekenyeghị ala ọ bụla.+ Ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwere ha ná nkwa+ bụ na ha ga na-ewere ụfọdụ n’ime ihe ndị e ji chụọrọ ya àjà ndị a na-esu ọkụ.+ Ọ bụ ya bụ ihe ha ketara.
9 Ọ bụ ya mere na ebo Livaị enwetaghị òkè ọ bụla n’ihe e kenyere ụmụnne ya. Ọ bụ Jehova ka ha ketara, otú Jehova bụ́ Chineke unu gwara ha.+
14 Ọ bụ naanị ebo Livaị ka ọ na-ekenyeghị ala ọ bụla.+ Ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwere ha ná nkwa+ bụ na ha ga na-ewere ụfọdụ n’ime ihe ndị e ji chụọrọ ya àjà ndị a na-esu ọkụ.+ Ọ bụ ya bụ ihe ha ketara.