Joshụa 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na Mozis enyewo ebo abụọ na ọkara nke ọzọ ihe nketa ha n’ofe Jọdan;+ ma o nyeghị ndị Livaị ihe nketa n’etiti ha.+
3 N’ihi na Mozis enyewo ebo abụọ na ọkara nke ọzọ ihe nketa ha n’ofe Jọdan;+ ma o nyeghị ndị Livaị ihe nketa n’etiti ha.+