Ọpụpụ 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, ha niile ji otu olu zaa, sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru.”+ Ozugbo ahụ, Mozis gaghachiri gwa Jehova ihe ha kwuru.+ Diuterọnọmi 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Gị onwe gị, garuo nso nụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ekwu; ọ bụkwa gị ga-agwa anyị ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-agwa gị,+ anyị ga-anụkwa ha ma mee ha.’
8 E mesịa, ha niile ji otu olu zaa, sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru.”+ Ozugbo ahụ, Mozis gaghachiri gwa Jehova ihe ha kwuru.+
27 Gị onwe gị, garuo nso nụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ekwu; ọ bụkwa gị ga-agwa anyị ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-agwa gị,+ anyị ga-anụkwa ha ma mee ha.’