Jeremaya 41:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 n’ihi ndị Kaldia;+ n’ihi na egwu tụwara ha n’ihi ha,+ ebe ọ bụ na Ishmel nwa Netanaya gburu Gedalaya nwa Ahaịkam,+ bụ́ onye eze Babịlọn mere onyeisi ala ahụ.+
18 n’ihi ndị Kaldia;+ n’ihi na egwu tụwara ha n’ihi ha,+ ebe ọ bụ na Ishmel nwa Netanaya gburu Gedalaya nwa Ahaịkam,+ bụ́ onye eze Babịlọn mere onyeisi ala ahụ.+