Jeremaya 42:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Unu atụla egwu n’ihi eze Babịlọn, bụ́ onye unu na-atụ egwu.’+ “‘Unu atụla egwu n’ihi ya,’+ ka Jehova kwuru, ‘n’ihi na m nọnyeere unu, iji zọpụta unu ma napụta unu n’aka ya.+
11 Unu atụla egwu n’ihi eze Babịlọn, bụ́ onye unu na-atụ egwu.’+ “‘Unu atụla egwu n’ihi ya,’+ ka Jehova kwuru, ‘n’ihi na m nọnyeere unu, iji zọpụta unu ma napụta unu n’aka ya.+