2 Ihe E Mere 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla egwu,+ unu atụkwala ụjọ+ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya;+ n’ihi na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya.
7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike.+ Unu atụla egwu,+ unu atụkwala ụjọ+ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya;+ n’ihi na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya.