Abụ Ọma 46:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị;+Chineke Jekọb bụụrụ anyị ebe dị elu e wusiri ike.+ Sila. Abụ Ọma 68:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke nke na-enye nzọpụta;+Ọ bụkwa n’aka Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị ka ụzọ e si alanahụ ọnwụ dị.+ Aịzaya 43:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ M ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọlata mkpụrụ gị, m ga-esikwa n’ebe ọdịda anyanwụ kpọkọta gị.+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke nke na-enye nzọpụta;+Ọ bụkwa n’aka Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị ka ụzọ e si alanahụ ọnwụ dị.+
5 “Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ M ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ kpọlata mkpụrụ gị, m ga-esikwa n’ebe ọdịda anyanwụ kpọkọta gị.+