Jeremaya 44:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-eji mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe mee ka ndị bi n’ala Ijipt zaa ajụjụ, dị nnọọ ka m mere ka Jeruselem zaa ajụjụ.+ Jeremaya 44:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Lee, m mụ anya n’ebe ha nọ iji kpatara ha ọdachi, ọ bụghị imere ha ihe ọma;+ mma agha na ụnwụ ga-egbu ndị Juda niile fọdụrụnụ, ndị nọ n’ala Ijipt, ruo mgbe ha ga-agwụcha.+
13 M ga-eji mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe mee ka ndị bi n’ala Ijipt zaa ajụjụ, dị nnọọ ka m mere ka Jeruselem zaa ajụjụ.+
27 Lee, m mụ anya n’ebe ha nọ iji kpatara ha ọdachi, ọ bụghị imere ha ihe ọma;+ mma agha na ụnwụ ga-egbu ndị Juda niile fọdụrụnụ, ndị nọ n’ala Ijipt, ruo mgbe ha ga-agwụcha.+