-
Jeremaya 44:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 A gaghị enwe onye ga-agbapụ ma ọ bụ onye ga-alanahụ n’ime ndị Juda fọdụrụ, bụ́ ndị na-abanye n’ala Ijipt ka ha biri n’ime ya dị ka ndị ọbịa.+ N’ezie, ha agaghị alọta n’ala Juda bụ́ ebe na-agụsi mkpụrụ obi ha agụụ ike ka ha laghachi gaa biri;+ n’ihi na ha agaghị alaghachi, ma e wezụga mmadụ ole na ole ndị ga-agbapụ.’”
-