Ilu 28:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Obi ụtọ na-adịrị onye ụjọ na-atụ mgbe niile,+ ma onye na-akpọchi obi ya ga-adaba n’oké nsogbu.+ Jeremaya 36:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha atụghị ụjọ;+ ma eze ma ndị niile na-ejere ya ozi, bụ́ ndị nọ na-ege ntị n’okwu a niile, adọwaghi uwe ha.+
24 Ha atụghị ụjọ;+ ma eze ma ndị niile na-ejere ya ozi, bụ́ ndị nọ na-ege ntị n’okwu a niile, adọwaghi uwe ha.+