2 Ndị Eze 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee ruo na ngwa ngwa Eze Hezekaya+ nụrụ ya, ọ dọwara uwe+ ya ozugbo wee chịrị ákwà iru uju+ kpuchie onwe ya ma bata n’ụlọ Jehova.+ Aịzaya 36:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ eze,+ na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha+ bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake+ kwuru. Matiu 26:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Mgbe ahụ, nnukwu onye nchụàjà ahụ dọwara uwe elu ya, sị: “O kwuluwo Chineke!+ Ọ̀ ka dị anyị mkpa ịchọ ndị akaebe?+ Lee! Ugbu a, unu anụwo nkwulu ahụ.+
19 O wee ruo na ngwa ngwa Eze Hezekaya+ nụrụ ya, ọ dọwara uwe+ ya ozugbo wee chịrị ákwà iru uju+ kpuchie onwe ya ma bata n’ụlọ Jehova.+
22 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ eze,+ na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha+ bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake+ kwuru.
65 Mgbe ahụ, nnukwu onye nchụàjà ahụ dọwara uwe elu ya, sị: “O kwuluwo Chineke!+ Ọ̀ ka dị anyị mkpa ịchọ ndị akaebe?+ Lee! Ugbu a, unu anụwo nkwulu ahụ.+