Abụ Ákwá 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jeruselem emewo ihe doro anya na ọ bụ mmehie.+ Ọ bụ ya mere o ji ghọọ ihe na-asọ oyi.+Ndị niile na-akwanyere ya ùgwù ejikwaghị ya kpọrọ ihe,+ n’ihi na ha ahụwo ọtọ ya.+Ya onwe ya kwa na-asụ ude,+ chee ihu n’ebe ọzọ.
8 Jeruselem emewo ihe doro anya na ọ bụ mmehie.+ Ọ bụ ya mere o ji ghọọ ihe na-asọ oyi.+Ndị niile na-akwanyere ya ùgwù ejikwaghị ya kpọrọ ihe,+ n’ihi na ha ahụwo ọtọ ya.+Ya onwe ya kwa na-asụ ude,+ chee ihu n’ebe ọzọ.