1 Ndị Eze 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 m ga-ebipụkwa Izrel n’elu ala ahụ m nyere ha;+ m ga-esikwa n’ihu m tụfuo ụlọ ahụ nke m doro nsọ nye aha m,+ Izrel ga-aghọkwa ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile. Abụ Ákwá 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ntaramahụhụ e nyere ada bụ́ ndị m maka njehie ha dị ukwuu karịa ntaramahụhụ e nyere Sọdọm maka mmehie ya,+Bụ́ obodo a kwaturu n’otu ntabi anya, n’enweghị onye nyeere ya aka.+
7 m ga-ebipụkwa Izrel n’elu ala ahụ m nyere ha;+ m ga-esikwa n’ihu m tụfuo ụlọ ahụ nke m doro nsọ nye aha m,+ Izrel ga-aghọkwa ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.
6 Ntaramahụhụ e nyere ada bụ́ ndị m maka njehie ha dị ukwuu karịa ntaramahụhụ e nyere Sọdọm maka mmehie ya,+Bụ́ obodo a kwaturu n’otu ntabi anya, n’enweghị onye nyeere ya aka.+