Jenesis 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee gaa n’ihu ịkwatu obodo ndị a, ọbụna Ógbè Jọdan dum, laakwa ndị niile bi n’obodo ndị ahụ na ihe a kụrụ n’ala n’iyi.+ Daniel 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+
25 O wee gaa n’ihu ịkwatu obodo ndị a, ọbụna Ógbè Jọdan dum, laakwa ndị niile bi n’obodo ndị ahụ na ihe a kụrụ n’ala n’iyi.+
12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+