-
Ezikiel 22:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 ọ bụ ọbara ị wụfuru mere e ji maa gị ikpe,+ ọ bụkwa arụsị niile i mere, bụ́ ndị na-asọ oyi ka nsị, mere i ji bụrụ ebe na-adịghị ọcha.+ Ị na-emekwa ka ụbọchị gị dị mkpụmkpụ, ị ga-erukwa n’afọ ndị a ga-ekpe gị ikpe. Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka ị bụrụ ihe mba niile ga na-akọcha, nakwa ihe ala niile ga na-akwa emo.+
-