Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 28:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 Ị ga-aghọkwa ihe ijuanya,+ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile Jehova ga-achụga gị.

  • 1 Ndị Eze 9:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 m ga-ebipụkwa Izrel n’elu ala ahụ m nyere ha;+ m ga-esikwa n’ihu m tụfuo ụlọ ahụ nke m doro nsọ nye aha m,+ Izrel ga-aghọkwa ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.

  • 2 Ihe E Mere 7:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 m ga-efopụkwa ha n’ala m nke m nyere ha;+ m ga-ewepụkwa ụlọ a nke m doro nsọ+ maka aha m n’ihu m,+ m ga-emekwa ka ọ ghọọ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.+

  • Abụ Ọma 79:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Anyị aghọworo ndị agbata obi anyị ihe nkọcha,+

      Ghọọkwara ndị gbara anyị gburugburu ihe ọchị na ihe ịkwa emo.+

  • Abụ Ọma 80:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 I mere ka anyị ghọọ ihe ndị agbata obi anyị kwo na-alụ ọgụ,+

      Ndị iro anyị na-akwakwa anyị emo otú o si masị ha.+

  • Jeremaya 18:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 ka ha wee mee ka ala ha bụrụ ihe ijuanya,+ nke a ga na-afụrụ mkpọrọhịhị ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya, fufeekwa n’isi.+

  • Ezikiel 5:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 “‘M ga-emekwa ka ị bụrụ ebe a lara n’iyi na ihe nkọcha n’etiti mba ndị gbara gị gburugburu, n’anya ndị niile na-agafe agafe.+

  • Ezikiel 23:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ị ga-aṅụ iko nwanne gị nwaanyị ṅụrụ, nke miri emi ma saa mbara.+ Ị ga-abụ onye a na-achị ọchị na onye a na-akwa emo, iko nke nwere ihe dị ukwuu n’ime ya.+

  • Daniel 9:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Jehova, dị ka ọrụ ezi omume gị niile si dị,+ biko, ka iwe ọnụma gị na iwe ị na-eweso obodo gị bụ́ Jeruselem, bụ́ ugwu nsọ gị,+ dajụọ; n’ihi na ndị niile gbara anyị gburugburu na-akwa Jeruselem na ndị gị emo+ n’ihi mmehie anyị nakwa n’ihi njehie nke nna nna anyị hà.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya