8 Ụlọ a ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe.+ Onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya,+ ọ ga-afụkwa mkpọrọhịhị, sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú ahụ?’+
16 Unu na-edebe ụkpụrụ Ọmraị+ ma na-arụ ọrụ niile nke ụlọ Ehab rụrụ,+ unu na-agakwa ije na ndụmọdụ ha;+ ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka obodo a ghọọ ihe ijuanya, meekwa ka ndị bi n’ime ya bụrụ ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị;+ unu ga-eburukwa nkọcha nke ndị dị iche iche.”+