16 ka ha wee mee ka ala ha bụrụ ihe ijuanya,+ nke a ga na-afụrụ mkpọrọhịhị ruo mgbe a na-akaghị aka.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya, fufeekwa n’isi.+
8 M ga-eme ka obodo a bụrụ ihe ijuanya na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị.+ Onye ọ bụla nke na-agafere ya ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+