1 Ndị Eze 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ehab nwa Ọmraị wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova karịa ndị niile bu ya ụzọ.+ 2 Ndị Eze 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee jee ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ ọbụna nwa nke ya ka o surere* n’ọkụ,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihi ụmụ Izrel si dị. 2 Ndị Eze 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee wughachi ebe ndị dị elu Hezekaya nna ya bibiri,+ o wukwaara Bel ebe ịchụàjà ma mee ogwe osisi dị nsọ, dị nnọọ ka Ehab+ eze Izrel mere. O wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe+ isiala,+ na-efekwa ha ofufe.+
3 O wee jee ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ ọbụna nwa nke ya ka o surere* n’ọkụ,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihi ụmụ Izrel si dị.
3 O wee wughachi ebe ndị dị elu Hezekaya nna ya bibiri,+ o wukwaara Bel ebe ịchụàjà ma mee ogwe osisi dị nsọ, dị nnọọ ka Ehab+ eze Izrel mere. O wee malite ịkpọrọ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe+ isiala,+ na-efekwa ha ofufe.+